Jọn 6:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ha wee malite ịsị: “Onye a ọ́ bụghị Jizọs nwa Josef, onye anyị ma nne ya na nna ya?+ Olee otú o sizi na-asị: ‘Esi m n’eluigwe bịa’?”
42 Ha wee malite ịsị: “Onye a ọ́ bụghị Jizọs nwa Josef, onye anyị ma nne ya na nna ya?+ Olee otú o sizi na-asị: ‘Esi m n’eluigwe bịa’?”