Luk 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ndịozi ahụ lọtara, ha kọọrọ Jizọs ihe niile ha mere.+ O wee kpọrọ ha gaa ebe naanị ha ga-anọ n’obodo a na-akpọ Betsaịda.+
10 Mgbe ndịozi ahụ lọtara, ha kọọrọ Jizọs ihe niile ha mere.+ O wee kpọrọ ha gaa ebe naanị ha ga-anọ n’obodo a na-akpọ Betsaịda.+