Matiu 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka ọ na-aga n’akụkụ Oké Osimiri Galili,* ọ hụrụ ụmụnne abụọ, Saịmọn onye a na-akpọ Pita,+ na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ n’oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.+
18 Ka ọ na-aga n’akụkụ Oké Osimiri Galili,* ọ hụrụ ụmụnne abụọ, Saịmọn onye a na-akpọ Pita,+ na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ n’oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.+