Jọn 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe Jizọs leliri anya hụ na ìgwè mmadụ na-abịakwute ya, ọ jụrụ Filip, sị: “Ebee ka anyị ga-azụta achịcha ndị a ga-ata?”+
5 Mgbe Jizọs leliri anya hụ na ìgwè mmadụ na-abịakwute ya, ọ jụrụ Filip, sị: “Ebee ka anyị ga-azụta achịcha ndị a ga-ata?”+