Matiu 14:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ gwaziri ndị na-eso ụzọ ya ozugbo ka ha banye n’ụgbọ mmiri buru ya ụzọ gafee osimiri ahụ. Ma, ọ gwara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa.+
22 Ọ gwaziri ndị na-eso ụzọ ya ozugbo ka ha banye n’ụgbọ mmiri buru ya ụzọ gafee osimiri ahụ. Ma, ọ gwara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa.+