Matiu 4:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O wee sị ha: “Soronụ m. M ga-eme ka unu bụrụ ndị na-akụta mmadụ.”+ 20 Ha hapụrụ ụgbụ ha ozugbo soro ya.+
19 O wee sị ha: “Soronụ m. M ga-eme ka unu bụrụ ndị na-akụta mmadụ.”+ 20 Ha hapụrụ ụgbụ ha ozugbo soro ya.+