-
Matiu 14:34-36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Ha gafere osimiri ahụ pụta n’elu ala na Genesaret.+
35 Mgbe ndị ebe ahụ matara na ọ bụ Jizọs, ha gwara ndị bi gburugburu obodo ahụ na ọ bịala. Ndị mmadụ wee kpọtara ya ndị niile na-arịa ọrịa. 36 Ha wee na-arịọ ya ka ha bitụ naanị ọnụ ọnụ uwe elu ya aka.+ E mekwara ka ahụ́ dịchaa ndị niile bitụrụ ya aka mma.
-