Matiu 3:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E mechaa, Jọn+ Onye Na-eme Baptizim bịara na-ekwusa ozi ọma+ n’ala ịkpa Judia. 2 Ọ nọ na-asị: “Chegharịanụ, n’ihi na Alaeze eluigwe adịla nso.”+ Ọrụ Ndịozi 13:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Tupu Jizọs abịa, Jọn kwusaara ndị Izrel niile na ha kwesịrị ime baptizim iji gosi na ha echegharịala.+ Ọrụ Ndịozi 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Pọl asị: “Jọn mere ndị Juu baptizim iji gosi na ha echegharịala.+ Ọ nọkwa na-agwa ha ka ha kwere na Jizọs, onye na-abịa n’azụ ya.”+
3 E mechaa, Jọn+ Onye Na-eme Baptizim bịara na-ekwusa ozi ọma+ n’ala ịkpa Judia. 2 Ọ nọ na-asị: “Chegharịanụ, n’ihi na Alaeze eluigwe adịla nso.”+
24 Tupu Jizọs abịa, Jọn kwusaara ndị Izrel niile na ha kwesịrị ime baptizim iji gosi na ha echegharịala.+
4 Pọl asị: “Jọn mere ndị Juu baptizim iji gosi na ha echegharịala.+ Ọ nọkwa na-agwa ha ka ha kwere na Jizọs, onye na-abịa n’azụ ya.”+