Matiu 7:28, 29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe Jizọs kwuchara okwu ndị a, otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ ahụ anya,+ 29 n’ihi na ọ na-ezi ha ihe dị ka onye nwere ikike,+ ọ bụghị dị ka ndị odeakwụkwọ ha.
28 Mgbe Jizọs kwuchara okwu ndị a, otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ ahụ anya,+ 29 n’ihi na ọ na-ezi ha ihe dị ka onye nwere ikike,+ ọ bụghị dị ka ndị odeakwụkwọ ha.