Matiu 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-agbadata, Jizọs gwara ha, sị: “Unu akọrọla onye ọ bụla ọhụụ a ruo mgbe a kpọlitere Nwa nke mmadụ n’ọnwụ.”+ Luk 9:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Mgbe olu ahụ nọ na-ekwu okwu, ha hụziri naanị Jizọs. Ma n’oge ahụ, ha akọrọghị onye ọ bụla ihe ha hụrụ.+
9 Mgbe ha si n’ugwu ahụ na-agbadata, Jizọs gwara ha, sị: “Unu akọrọla onye ọ bụla ọhụụ a ruo mgbe a kpọlitere Nwa nke mmadụ n’ọnwụ.”+
36 Mgbe olu ahụ nọ na-ekwu okwu, ha hụziri naanị Jizọs. Ma n’oge ahụ, ha akọrọghị onye ọ bụla ihe ha hụrụ.+