Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 17:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Jizọs wee baara mmụọ ọjọọ ahụ mba, ya esi n’ime nwatakịrị nwoke ahụ pụta. E wee gwọọ ya n’oge ahụ.+

  • Mak 1:23-25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 N’oge ahụ, e nwere otu nwoke mmụọ ọjọọ* ji nọ n’ụlọ nzukọ ha. O tiri mkpu, sị: 24 “Jizọs onye Nazaret, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ibibi anyị? Ama m gị nke ọma, Onye Nsọ nke Chineke.”+ 25 Ma Jizọs baara ya mba, sị: “Mechie ọnụ, sikwa n’ime ya pụta!”

  • Luk 4:34, 35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 “Jizọs onye Nazaret,+ gịnị jikọrọ anyị na gị? Ị̀ bịara ibibi anyị? Ama m gị nke ọma, Onye Nsọ nke Chineke.”+ 35 Ma Jizọs baara ya mba, sị: “Mechie ọnụ, sikwa n’ime ya pụta.” N’ihi ya, mgbe mmụọ ọjọọ ahụ tụchara nwoke ahụ n’ala n’etiti ha, o si n’ime ya pụta n’emerụghị ya ahụ́.

  • Ọrụ Ndịozi 10:38
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 38 Onye ahụ a na-ekwu banyere ya bụ Jizọs onye Nazaret. Chineke ji mmụọ nsọ tee ya mmanụ+ ma nye ya ike. Ebe Chineke nọnyeere ya,+ ọ gazuru ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya