Luk 9:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Jọn wee sị: “Onye Ozizi, anyị hụrụ onye ji aha gị na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, anyị gbalịkwara igbochi ya n’ihi na ọ naghị eso anyị.”+
49 Jọn wee sị: “Onye Ozizi, anyị hụrụ onye ji aha gị na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, anyị gbalịkwara igbochi ya n’ihi na ọ naghị eso anyị.”+