Matiu 3:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge ahụ, ndị nọ na Jeruselem na Judia niile na obodo niile dị gburugburu Osimiri Jọdan na-agakwuru ya.+ 6 O wee na-eme ha baptizim* n’Osimiri Jọdan,+ ha ana-ekwupụta mmehie ha n’ihu ọha.
5 N’oge ahụ, ndị nọ na Jeruselem na Judia niile na obodo niile dị gburugburu Osimiri Jọdan na-agakwuru ya.+ 6 O wee na-eme ha baptizim* n’Osimiri Jọdan,+ ha ana-ekwupụta mmehie ha n’ihu ọha.