42 Ma mgbe chi bọrọ, ọ pụrụ gawa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị.+ Ma ìgwè mmadụ ahụ malitere ịchọ* ya, wee bịarute ebe ọ nọ. Ha gbalịkwara ka ọ ghara isi ebe ha nọ pụọ.
7 Mgbe Kraịst nọ n’ụwa, o kpesiri ekpere ike, besie ákwá ike ma jiri anya mmiri rịọ+ Onye nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ. A nụkwara ekpere ya n’ihi na ọ na-atụ egwu Chineke.