Matiu 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O wee sị ha: “Mosis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ.+ Ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị ná mmalite.+
8 O wee sị ha: “Mosis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ.+ Ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị ná mmalite.+