Jenesis 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya,* ha abụrụzie otu anụ ahụ́.+ Ndị Efesọs 5:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya,* ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ́.”+
24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya,* ha abụrụzie otu anụ ahụ́.+
31 “N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya,* ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ́.”+