Matiu 19:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “Ma ọtụtụ ndị mbụ ga-abụ ndị ikpeazụ, ndị ikpeazụ ga-abụkwa ndị mbụ.+ Matiu 20:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Otú a ka ndị ikpeazụ ga-esi bụrụ ndị mbụ, ndị mbụ abụrụkwa ndị ikpeazụ.”+ Luk 13:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma, e nwere ndị ikpeazụ ga-abụ ndị mbụ, e nwekwara ndị mbụ ga-abụ ndị ikpeazụ.”+