Matiu 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee matịa aka bitụ ya aka, sị: “Achọrọ m. Dị ọcha.”+ Ozugbo ahụ, a gwọrọ ya ekpenta ya.+ Luk 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O wee matịa aka bitụ ya aka, sị: “Achọrọ m. Dị ọcha.” Ozugbo ahụ, a gwọrọ ya ekpenta ya.+