Aịzaya 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ kọrọ ala, wepụchaakwa nkume dị na ya. Ọ kụrụ ezigbo mkpụrụ vaịn uhie n’ala ahụ,Rụọ ụlọ nche n’etiti ya,Gwuokwa ebe a na-azọchapụta mmanya na ya.+ Ọ tụwaziri anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn,Ma ọ mịrị naanị mkpụrụ vaịn ọhịa.+
2 Ọ kọrọ ala, wepụchaakwa nkume dị na ya. Ọ kụrụ ezigbo mkpụrụ vaịn uhie n’ala ahụ,Rụọ ụlọ nche n’etiti ya,Gwuokwa ebe a na-azọchapụta mmanya na ya.+ Ọ tụwaziri anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn,Ma ọ mịrị naanị mkpụrụ vaịn ọhịa.+