-
Matiu 21:41Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
41 Ha asị ya: “Ebe ọ bụ na ha bụ ndị ọjọọ, ọ ga-abịa laa ha n’iyi, nyefeekwa ubi vaịn ahụ n’aka ndị ọrụ ubi ọzọ, ndị ga-enye ya mkpụrụ ya mgbe oge ya ruru.”
-