Abụ Ọma 118:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụAghọọla nkume ji ụlọ.+ 23 Ihe a si n’aka Jehova.+ Ọ dị ebube n’anya anyị.+
22 Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụAghọọla nkume ji ụlọ.+ 23 Ihe a si n’aka Jehova.+ Ọ dị ebube n’anya anyị.+