Matiu 22:34-36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mgbe ndị Farisii nụrụ na o mechiela ndị Sadusii ọnụ, ha niile bịakwutere ya. 35 Otu n’ime ha ma Iwu* nke ọma jụrụ ya ajụjụ iji nwaa ya. Ọ jụrụ ya, sị: 36 “Onye Ozizi, olee iwu kacha iwu niile n’Iwu Mosis?”+
34 Mgbe ndị Farisii nụrụ na o mechiela ndị Sadusii ọnụ, ha niile bịakwutere ya. 35 Otu n’ime ha ma Iwu* nke ọma jụrụ ya ajụjụ iji nwaa ya. Ọ jụrụ ya, sị: 36 “Onye Ozizi, olee iwu kacha iwu niile n’Iwu Mosis?”+