2 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha asị ya: “O yi uwe e ji ajị anụ dụọ,+ o kekwara ájị̀ e ji akpụkpọ anụ mee n’úkwù.”+ Ehazaya asị ozugbo ahụ: “Ọ bụ Ịlaịja onye Tishbe.”
8 Ha asị ya: “O yi uwe e ji ajị anụ dụọ,+ o kekwara ájị̀ e ji akpụkpọ anụ mee n’úkwù.”+ Ehazaya asị ozugbo ahụ: “Ọ bụ Ịlaịja onye Tishbe.”