Ọpụpụ 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mosis wee buru ọbara ahụ fesa ha+ ma sị: “Ihe a bụ ọbara ọgbụgba ndụ unu na Jehova gbara. Ihe ndị ha na ọgbụgba ndụ a so bụ ihe niile a unu nụrụ.”+ Levitikọs 17:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ndụ* anụ ahụ́ dị n’ọbara ya.+ Enyekwala m ya unu ka unu jiri ya na-ekpuchiri onwe* unu mmehie,+ maka na ọ bụ ọbara na-ekpuchi mmehie+ n’ihi na ndụ* dị na ya. Ndị Hibru 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Dị ka Iwu ahụ* kwuru, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na e ji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha.+ A naghị agbaghara mmehie ma ọ bụrụ na a wụpụghị ọbara.+
8 Mosis wee buru ọbara ahụ fesa ha+ ma sị: “Ihe a bụ ọbara ọgbụgba ndụ unu na Jehova gbara. Ihe ndị ha na ọgbụgba ndụ a so bụ ihe niile a unu nụrụ.”+
11 N’ihi na ndụ* anụ ahụ́ dị n’ọbara ya.+ Enyekwala m ya unu ka unu jiri ya na-ekpuchiri onwe* unu mmehie,+ maka na ọ bụ ọbara na-ekpuchi mmehie+ n’ihi na ndụ* dị na ya.
22 Dị ka Iwu ahụ* kwuru, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na e ji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha.+ A naghị agbaghara mmehie ma ọ bụrụ na a wụpụghị ọbara.+