Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 22:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Ma ndị mmadụ ji m eme ihe ọchị, ha kpọkwara m asị,

      Ka à ga-asị na m bụ idide, na abụghị m mmadụ.+

  • Aịzaya 53:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 E mesiri onye ahụ ike.+ O kwere ka e mekpaa ya ahụ́.+

      O kwughịkwa ihe ọ bụla.

      A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu.+

      Ọ dị ka nne atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị.

      O kwughịkwa ihe ọ bụla.+

  • Daniel 9:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 “Mgbe izu iri isii na abụọ ahụ gachara, a ga-egbu Mezaya,+ ya agbara aka.+

      “Ndị agha nke onyeisi na-abịanụ ga-ebibi obodo ahụ nakwa ebe nsọ ahụ.+ A ga-ebibi ya ka* à ga-asị na ọ bụ idei mmiri bibiri ya. Ma a ga na-alụ agha ruo n’ọgwụgwụ. Ihe e kpebiri bụ mbibi.+

  • Luk 22:37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 Akwụkwọ Nsọ sịrị: ‘A gụnyere ya ná ndị na-emebi iwu.’+ Ana m asị unu, ihe a bụ gbasara m, ọ ga-emezukwa n’isi m.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya