Matiu 26:61 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 61 wee sị: “Nwoke a sịrị, ‘Enwere m ike ịkwatu ụlọ nsọ Chineke ma jiri ụbọchị atọ rụghachi ya.’”+ Mak 15:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị na-agafe agafe nọ na-akparị ya, na-efufe isi,+ na-asị: “Tụfịa! Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ ma rụghachi ya n’ụbọchị atọ,+ Jọn 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jizọs zara ha, sị: “Kụtuonụ ụlọ nsọ a. M ga-arụ ya n’ụbọchị atọ.”+
29 Ndị na-agafe agafe nọ na-akparị ya, na-efufe isi,+ na-asị: “Tụfịa! Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ ma rụghachi ya n’ụbọchị atọ,+