Matiu 26:65, 66 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 65 Nnukwu onye nchụàjà wee dọwaa uwe elu ya, sị: “O kwuluola Chineke! Ànyị ka kwesịrị ịchọwa ndị akaebe? Unu anụlanụ na o kwuluola Chineke. 66 Gịnị ka unu chere?” Ha asị: “O kwesịrị ịnwụ.”+
65 Nnukwu onye nchụàjà wee dọwaa uwe elu ya, sị: “O kwuluola Chineke! Ànyị ka kwesịrị ịchọwa ndị akaebe? Unu anụlanụ na o kwuluola Chineke. 66 Gịnị ka unu chere?” Ha asị: “O kwesịrị ịnwụ.”+