Luk 22:63-65 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Ndị ahụ ji Jizọs malitere ịkwa ya emo,+ na-etikwa ya ihe.+ 64 Mgbe ha kpuchiri ya ihu, ha sịrị ya: “Buo amụma, gwa anyị onye tiri gị ihe.” 65 Ha gwakwara ya ọtụtụ okwu ọjọọ ndị ọzọ iji kwuluo ya.
63 Ndị ahụ ji Jizọs malitere ịkwa ya emo,+ na-etikwa ya ihe.+ 64 Mgbe ha kpuchiri ya ihu, ha sịrị ya: “Buo amụma, gwa anyị onye tiri gị ihe.” 65 Ha gwakwara ya ọtụtụ okwu ọjọọ ndị ọzọ iji kwuluo ya.