Matiu 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’oge ahụ, Herọd, onye na-achị ógbè ahụ, nụrụ akụkọ banyere Jizọs+ Luk 23:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe Paịlet nụrụ ihe a, ọ jụrụ ma ọ̀ bụ onye Galili. 7 Mgbe ọ chọpụtara na o si n’ógbè Herọd+ na-achị, o zigaara ya Herọd, onye nọkwa na Jeruselem n’oge ahụ.
6 Mgbe Paịlet nụrụ ihe a, ọ jụrụ ma ọ̀ bụ onye Galili. 7 Mgbe ọ chọpụtara na o si n’ógbè Herọd+ na-achị, o zigaara ya Herọd, onye nọkwa na Jeruselem n’oge ahụ.