Luk 1:80 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 80 Nwatakịrị ahụ wee too, na-eme nke ọma.* Ọ nọgidekwara n’ọzara ruo ụbọchị ọ pụtara n’ihu ọha gosi Izrel onwe ya.
80 Nwatakịrị ahụ wee too, na-eme nke ọma.* Ọ nọgidekwara n’ọzara ruo ụbọchị ọ pụtara n’ihu ọha gosi Izrel onwe ya.