Luk 1:57, 58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Mgbe o ruru ka Elizabet mụọ nwa, ọ mụrụ nwa nwoke. 58 Ndị agbata obi ya na ndị ikwu ya nụkwara na Jehova* emeerela ya ebere na-enweghị atụ, ha esoro ya na-aṅụrị ọṅụ.+
57 Mgbe o ruru ka Elizabet mụọ nwa, ọ mụrụ nwa nwoke. 58 Ndị agbata obi ya na ndị ikwu ya nụkwara na Jehova* emeerela ya ebere na-enweghị atụ, ha esoro ya na-aṅụrị ọṅụ.+