Matiu 21:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume, ma unu ekwereghị ya. Ma, ndị ọnaụtụ na ndị akwụna kweere ya.+ Ọ bụ eziokwu na unu hụrụ ihe a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya. Luk 7:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 (Mgbe ndị ọnaụtụ na mmadụ niile nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume, n’ihi na ọ bụ Jọn mere ha baptizim.+
32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume, ma unu ekwereghị ya. Ma, ndị ọnaụtụ na ndị akwụna kweere ya.+ Ọ bụ eziokwu na unu hụrụ ihe a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya.
29 (Mgbe ndị ọnaụtụ na mmadụ niile nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume, n’ihi na ọ bụ Jọn mere ha baptizim.+