Jọn 1:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Jọn zara ha, sị: “Eji m mmiri na-eme baptizim. E nwere onye unu na ya nọ unu na-amaghị, 27 onye na-abịa n’azụ m. Erughị m eru ịtọpụ eriri akpụkpọ ụkwụ ya.”+
26 Jọn zara ha, sị: “Eji m mmiri na-eme baptizim. E nwere onye unu na ya nọ unu na-amaghị, 27 onye na-abịa n’azụ m. Erughị m eru ịtọpụ eriri akpụkpọ ụkwụ ya.”+