Luk 7:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ana m asị unu, n’ime ndị niile ụmụ nwaanyị mụrụ, o nweghị onye ka Jọn ukwuu, ma onye dị ala n’Alaeze Chineke ka ya ukwuu.”+
28 Ana m asị unu, n’ime ndị niile ụmụ nwaanyị mụrụ, o nweghị onye ka Jọn ukwuu, ma onye dị ala n’Alaeze Chineke ka ya ukwuu.”+