Matiu 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jekọb mụrụ Josef di Meri, onye mụrụ Jizọs,+ onye a na-akpọ Kraịst.+ Matiu 13:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri? Ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị nwoke abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?+ Luk 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha niile wee malite ikwu okwu ọma banyere ya. Otú o si na-ekwu okwu na-eru ha n’obi tụkwara ha n’anya,+ ha ana-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+ Jọn 6:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ha wee malite ịsị: “Onye a ọ́ bụghị Jizọs nwa Josef, onye anyị ma nne ya na nna ya?+ Olee otú o sizi na-asị: ‘Esi m n’eluigwe bịa’?”
55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri? Ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị nwoke abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?+
22 Ha niile wee malite ikwu okwu ọma banyere ya. Otú o si na-ekwu okwu na-eru ha n’obi tụkwara ha n’anya,+ ha ana-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+
42 Ha wee malite ịsị: “Onye a ọ́ bụghị Jizọs nwa Josef, onye anyị ma nne ya na nna ya?+ Olee otú o sizi na-asị: ‘Esi m n’eluigwe bịa’?”