Rut 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụmụ nwaanyị ndị agbata obi ya wee gụọ nwa ahụ aha. Ha sịrị: “A mụọlara Naomi nwa nwoke.” Ha gụrụ ya Obed.+ Ọ bụ ya mụrụ Jesi,+ nna Devid.
17 Ụmụ nwaanyị ndị agbata obi ya wee gụọ nwa ahụ aha. Ha sịrị: “A mụọlara Naomi nwa nwoke.” Ha gụrụ ya Obed.+ Ọ bụ ya mụrụ Jesi,+ nna Devid.