-
Rut 4:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Boaz wee kpọrọ Rut, ya abụrụ nwunye ya. Ya na ya enwee mmekọahụ, Jehova emee ka ọ dịrị ime. O wee mụọ nwa nwoke.