Jenesis 29:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” N’ihi ya, ọ gụrụ ya Juda.*+ Mgbe ọ mụchara ya, ọ kwụsịrị ịmụ nwa. 1 Ihe E Mere 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị a bụ ụmụ Izrel+ ndị nwoke: Ruben,+ Simiọn,+ Livaị,+ Juda,+ Ịsaka,+ Zebulọn,+
35 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” N’ihi ya, ọ gụrụ ya Juda.*+ Mgbe ọ mụchara ya, ọ kwụsịrị ịmụ nwa.