Jenesis 21:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Sera wee dị ime,+ mụọrọ Ebreham nwa nwoke mgbe Ebreham merela agadi. Ọ mụrụ nwa ahụ kpọmkwem n’oge Chineke kwere ya nkwa na Sera ga-amụ nwa.+ 3 Ebreham gụrụ nwa ya nwoke a mụrụ ọhụrụ Aịzik, bụ́ nwa Sera mụụrụ ya.+
2 Sera wee dị ime,+ mụọrọ Ebreham nwa nwoke mgbe Ebreham merela agadi. Ọ mụrụ nwa ahụ kpọmkwem n’oge Chineke kwere ya nkwa na Sera ga-amụ nwa.+ 3 Ebreham gụrụ nwa ya nwoke a mụrụ ọhụrụ Aịzik, bụ́ nwa Sera mụụrụ ya.+