-
Ndị Rom 9:10-12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ọ bụghị naanị n’oge ahụ, kamakwa n’oge Aịzik nna nna anyị tụwara Ribeka ime, ya abụrụ ime ejima.+ 11 Mgbe a na-amụbeghị ha, mgbe ha na-emebeghịkwa ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla, Chineke ekpebiela otú ọ ga-esi họrọ onye ọ chọrọ, ọ bụghị n’ihi ọrụ onye ahụ, kama ọ na-ahọrọ onye ọ chọrọ ịkpọ. 12 N’ihi ya, a gwara Ribeka, sị: “Nke okenye ga-agbara nke nwata ohu.”+
-