Jenesis 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe a bụ akụkọ ndụ Shem.+ Shem dị otu narị afọ (100) mgbe ọ mụrụ Apakshad.+ Ọ mụrụ ya afọ abụọ Iju Mmiri ahụ gachara.
10 Ihe a bụ akụkọ ndụ Shem.+ Shem dị otu narị afọ (100) mgbe ọ mụrụ Apakshad.+ Ọ mụrụ ya afọ abụọ Iju Mmiri ahụ gachara.