Diuterọnọmi 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O mere ka unu dị umeala n’obi ma kwe ka agụụ gụọ unu.+ O nyekwara unu mana,+ bụ́ ihe unu na nna unu hà na-amabughị, ka o wee mee ka unu mara na ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova pụta.+
3 O mere ka unu dị umeala n’obi ma kwe ka agụụ gụọ unu.+ O nyekwara unu mana,+ bụ́ ihe unu na nna unu hà na-amabughị, ka o wee mee ka unu mara na ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova pụta.+