Matiu 7:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe Jizọs kwuchara okwu ndị a, otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ ahụ anya,+ Jọn 7:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ndị nche ahụ zara, sị: “E nwetụbeghị onye ọzọ kwuru okwu otú a.”+