-
Ọrụ Ndịozi 16:17, 18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Nwa agbọghọ a nọ na-eso anyị na Pọl ma na-eti mkpu, sị: “Ndị a bụ ndị ohu Chineke Onye Kacha Elu.+ Ha na-ekwusara unu otú a ga-esi zọpụta unu.” 18 O megidere ihe a ruo ọtụtụ ụbọchị. N’ikpeazụ, ike ya gwụrụ Pọl, ya atụgharịa gwa mmụọ na-enye nwa agbọghọ ahụ nsogbu, sị: “Ana m enye gị iwu n’aha Jizọs Kraịst ka i si n’ime ya pụta.” O wee pụta ozugbo ahụ.+
-