Matiu 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jizọs wee sị onyeisi ndị agha ahụ: “Lawa. Ka e meere gị ihe ị rịọrọ n’ihi na i nwere okwukwe.”+ E wee gwọọ onye ahụ na-ejere ya ozi mgbe ahụ.+
13 Jizọs wee sị onyeisi ndị agha ahụ: “Lawa. Ka e meere gị ihe ị rịọrọ n’ihi na i nwere okwukwe.”+ E wee gwọọ onye ahụ na-ejere ya ozi mgbe ahụ.+