Matiu 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma, ndị mmadụ buteere ya otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, nke dina n’àkwà.* Mgbe Jizọs hụrụ na ha nwere okwukwe, ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Obi sie gị ike, nwa m. A gbagharala gị mmehie gị.”+ Mak 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe Jizọs hụrụ na ha nwere okwukwe,+ ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwa m, a gbagharala gị mmehie gị.”+
2 Ma, ndị mmadụ buteere ya otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, nke dina n’àkwà.* Mgbe Jizọs hụrụ na ha nwere okwukwe, ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Obi sie gị ike, nwa m. A gbagharala gị mmehie gị.”+
5 Mgbe Jizọs hụrụ na ha nwere okwukwe,+ ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwa m, a gbagharala gị mmehie gị.”+