Mak 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Gịnị mere nwoke a ji na-ekwu okwu otú a? Ọ na-ekwulu Chineke. Ònye ga-agbagharali mmehie ma e wepụ otu onye, ya bụ, Chineke?”+ Luk 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii wee malite ịgwa ibe ha, sị: “Ònye bụ onye a na-ekwulu Chineke? Ònye ga-agbagharali mmehie ma ọ́ bụghị naanị Chineke?”+
7 “Gịnị mere nwoke a ji na-ekwu okwu otú a? Ọ na-ekwulu Chineke. Ònye ga-agbagharali mmehie ma e wepụ otu onye, ya bụ, Chineke?”+
21 Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii wee malite ịgwa ibe ha, sị: “Ònye bụ onye a na-ekwulu Chineke? Ònye ga-agbagharali mmehie ma ọ́ bụghị naanị Chineke?”+