9 Unu ewerela ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ ọla kọpa unu ga-etinye n’obere akpa ego unu na-eke n’úkwù.+ 10 Unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe abụọ, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara,+ n’ihi na e kwesịrị inye onye ọrụ nri.+