-
Jọn 12:48Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
48 Onye ọ bụla na-eleda m anya ma ghara ịnabata ihe m na-ekwu nwere onye ga-ekpe ya ikpe. Ọ bụ okwu m kwuru ga-ekpe ya ikpe n’ụbọchị ikpeazụ.
-