Jọn 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 otú ahụ Nna m ma m, mụnwa amarakwa Nna m.+ M na-enyekwa ndụ* m n’ihi atụrụ m.+